Ọnụ Ọgụgụ 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Sịkwa ha, ‘Mgbe unu nyere ihe kasị mma n’ime ha n’onyinye,+ a ga-agụrụ ya ndị Livaị dị ka mkpụrụ nke ebe nzọcha mkpụrụ nakwa dị ka ihe e mepụtara n’ebe nzọchapụta mmanya ma ọ bụ mmanụ.
30 “Sịkwa ha, ‘Mgbe unu nyere ihe kasị mma n’ime ha n’onyinye,+ a ga-agụrụ ya ndị Livaị dị ka mkpụrụ nke ebe nzọcha mkpụrụ nakwa dị ka ihe e mepụtara n’ebe nzọchapụta mmanya ma ọ bụ mmanụ.