Ọnụ Ọgụgụ 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee bata n’ala ịkpa Zin+ n’ọnwa nke mbụ, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, n’ebe ahụ ka e likwara ya.
20 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee bata n’ala ịkpa Zin+ n’ọnwa nke mbụ, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, n’ebe ahụ ka e likwara ya.