17 Biko, ka anyị si n’ala gị gafere. Anyị agaghị esi n’ọhịa ma ọ bụ n’ubi vaịn gafere, anyị agaghịkwa aṅụ mmiri si n’olulu mmiri gị. Ọ bụ n’ụzọ eze ka anyị ga-aga.+ Anyị agaghị ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ruo mgbe anyị gafere ókèala gị.’”