Ọnụ Ọgụgụ 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma Belam zara ndị na-ejere Belak ozi, sị: “Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova bụ́ Chineke m wee mee ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu.+
18 Ma Belam zara ndị na-ejere Belak ozi, sị: “Ọ bụrụ na Belak enye m ụlọ ya nke ọlaọcha na ọlaedo juru, agaghị m enwe ike ịda iwu Jehova bụ́ Chineke m wee mee ihe nta ma ọ bụ ihe ukwu.+