Ọnụ Ọgụgụ 22:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Nne ịnyịnya ibu a wee hụ m ma gbalịa isi n’ihu m pụọ ugboro atọ a.+ Cheedị ihe gaara eme ma a sị na o sighị n’ihu m pụọ! N’ihi na ọ gaara abụ na mụ egbuwo gị onwe gị,+ ma m gaara ahapụ ya ndụ.”
33 Nne ịnyịnya ibu a wee hụ m ma gbalịa isi n’ihu m pụọ ugboro atọ a.+ Cheedị ihe gaara eme ma a sị na o sighị n’ihu m pụọ! N’ihi na ọ gaara abụ na mụ egbuwo gị onwe gị,+ ma m gaara ahapụ ya ndụ.”