Ọnụ Ọgụgụ 22:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ma mmụọ ozi Jehova sịrị Belam: “Soro ndị ikom ahụ gawa;+ ma ekwula ihe ọ bụla ọzọ ma e wezụga ihe m ga-agwa gị.”+ Belam wee soro ndị Belak mere ndị isi gawa.
35 Ma mmụọ ozi Jehova sịrị Belam: “Soro ndị ikom ahụ gawa;+ ma ekwula ihe ọ bụla ọzọ ma e wezụga ihe m ga-agwa gị.”+ Belam wee soro ndị Belak mere ndị isi gawa.