Ọnụ Ọgụgụ 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ọ hụrụ ndị Kenaịt,+ ọ gara n’ihu iji ilu kwuo, sị:“Ebe obibi gị na-adịgide adịgide, e wuru ebe obibi gị n’elu nkume dị elu.
21 Mgbe ọ hụrụ ndị Kenaịt,+ ọ gara n’ihu iji ilu kwuo, sị:“Ebe obibi gị na-adịgide adịgide, e wuru ebe obibi gị n’elu nkume dị elu.