Ọnụ Ọgụgụ 26:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Manase. N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku iri ise na abụọ na narị asaa.+
34 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Manase. N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku iri ise na abụọ na narị asaa.+