Ọnụ Ọgụgụ 28:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘N’ụbọchị mkpụrụ mbụ kara aka,+ mgbe unu na-ewetara Jehova àjà ọka ọhụrụ, n’oge ememme izu+ unu, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+
26 “‘N’ụbọchị mkpụrụ mbụ kara aka,+ mgbe unu na-ewetara Jehova àjà ọka ọhụrụ, n’oge ememme izu+ unu, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+