Ọnụ Ọgụgụ 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Unu ga-eweta ụmụ oké ehi abụọ, otu ebule, ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nye Jehova;+
27 Unu ga-eweta ụmụ oké ehi abụọ, otu ebule, ụmụ ebule asaa ndị gbara otu afọ otu afọ ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ nye Jehova;+