Ọnụ Ọgụgụ 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nna ya ewee nụ nkwa o kwere ma ọ bụ iyi ọ ṅụrụ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ, nna ya ewee gba ya nkịtị, iyi niile ọ ṅụrụ agaghị agbanwe, iyi ọ bụla ọ ṅụrụ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ+ agaghị agbanwe.
4 nna ya ewee nụ nkwa o kwere ma ọ bụ iyi ọ ṅụrụ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ, nna ya ewee gba ya nkịtị, iyi niile ọ ṅụrụ agaghị agbanwe, iyi ọ bụla ọ ṅụrụ na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ+ agaghị agbanwe.