Ọnụ Ọgụgụ 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee kpọrọ ndị ahụ ha dọtara n’agha, burukwa ihe ha lụtara na ihe ha kwatara n’agha, bịakwute Mozis na Elieza onye nchụàjà nakwa nzukọ ụmụ Izrel, n’ebe ha mara ụlọikwuu, na mbara ọzara Moab+ nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.
12 Ha wee kpọrọ ndị ahụ ha dọtara n’agha, burukwa ihe ha lụtara na ihe ha kwatara n’agha, bịakwute Mozis na Elieza onye nchụàjà nakwa nzukọ ụmụ Izrel, n’ebe ha mara ụlọikwuu, na mbara ọzara Moab+ nke dị n’akụkụ Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.