47 ee, site n’ọkara ahụ e kenyere ụmụ Izrel, Mozis wepụtara otu mmadụ n’ime mmadụ iri ise ọ bụla, otu anụ ụlọ n’ime anụ ụlọ iri ise ọ bụla, bụ́ ndị o kwesịrị iwepụta, ma were ha nye ndị Livaị,+ bụ́ ndị na-arụ ọrụ ha kwesịrị ịrụ+ n’ụlọikwuu Jehova, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.