Ọnụ Ọgụgụ 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ, o wee mee ka ha wagharịa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ọgbọ ahụ dum nke nọ na-eme ihe ọjọọ n’anya Jehova nwụchara.+
13 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ, o wee mee ka ha wagharịa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ọgbọ ahụ dum nke nọ na-eme ihe ọjọọ n’anya Jehova nwụchara.+