Ọnụ Ọgụgụ 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 e wee merie ala ahụ n’ihu Jehova,+ e mesịa unu alọghachi,+ n’ezie, unu ga-abụ ndị ikpe na-amaghị n’ebe Jehova nọ nakwa n’ebe Izrel nọ; ala a ga-aghọkwa nke unu n’ihu Jehova.+
22 e wee merie ala ahụ n’ihu Jehova,+ e mesịa unu alọghachi,+ n’ezie, unu ga-abụ ndị ikpe na-amaghị n’ebe Jehova nọ nakwa n’ebe Izrel nọ; ala a ga-aghọkwa nke unu n’ihu Jehova.+