Ọnụ Ọgụgụ 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụmụntakịrị anyị, ndị nwunye anyị, anụmanụ anyị na anụ ụlọ anyị niile ga-anọrọ n’ebe ahụ n’obodo ndị dị na Gilied,+
26 Ụmụntakịrị anyị, ndị nwunye anyị, anụmanụ anyị na anụ ụlọ anyị niile ga-anọrọ n’ebe ahụ n’obodo ndị dị na Gilied,+