Ọnụ Ọgụgụ 32:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ma ndị ohu gị, bụ́ onye ọ bụla a kwadebere ka o soro ná ndị agha,+ ga-agabiga n’ihu Jehova ịga agha, dị nnọọ ka onyenwe m kwuru.”
27 ma ndị ohu gị, bụ́ onye ọ bụla a kwadebere ka o soro ná ndị agha,+ ga-agabiga n’ihu Jehova ịga agha, dị nnọọ ka onyenwe m kwuru.”