Ọnụ Ọgụgụ 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee si na Mera kwalie wee bịarute n’Ilim.+ N’Ilim, e nwere isi iyi iri na abụọ na nkwụ iri asaa. Ha wee maa ụlọikwuu n’ebe ahụ.
9 Ha wee si na Mera kwalie wee bịarute n’Ilim.+ N’Ilim, e nwere isi iyi iri na abụọ na nkwụ iri asaa. Ha wee maa ụlọikwuu n’ebe ahụ.