Ọnụ Ọgụgụ 35:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obodo ndị ahụ ga-abụrụ unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara,+ ka onye gburu mmadụ ghara ịnwụ ruo mgbe o guzoro n’ihu nzukọ unu ka e kpee ya ikpe.+
12 Obodo ndị ahụ ga-abụrụ unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara,+ ka onye gburu mmadụ ghara ịnwụ ruo mgbe o guzoro n’ihu nzukọ unu ka e kpee ya ikpe.+