Diuterọnọmi 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị ga-aghọ onye a kasị gọzie agọzi n’etiti ndị niile.+ Ọ dịghị nwoke ma ọ bụ nwaanyị nọ n’ime gị nke na-agaghị amụta nwa, ọ dịghịkwa anụ ụlọ gị nke na-agaghị amụta nwa.+
14 Ị ga-aghọ onye a kasị gọzie agọzi n’etiti ndị niile.+ Ọ dịghị nwoke ma ọ bụ nwaanyị nọ n’ime gị nke na-agaghị amụta nwa, ọ dịghịkwa anụ ụlọ gị nke na-agaghị amụta nwa.+