Diuterọnọmi 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-ekpochapụkwa ndị niile Jehova bụ́ Chineke gị na-enyefe gị.+ Anya gị emerela ha ebere;+ efekwala chi ha dị iche iche ofufe,+ n’ihi na nke ahụ ga-abụrụ gị ọnyà.+
16 Ị ga-ekpochapụkwa ndị niile Jehova bụ́ Chineke gị na-enyefe gị.+ Anya gị emerela ha ebere;+ efekwala chi ha dị iche iche ofufe,+ n’ihi na nke ahụ ga-abụrụ gị ọnyà.+