Diuterọnọmi 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+
24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+