Diuterọnọmi 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-amarakwa na ọ bụghị n’ihi ezi omume gị ka Jehova bụ́ Chineke gị ji enye gị ezi ala a ka ọ bụrụ nke gị; n’ihi na unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+
6 Ị ga-amarakwa na ọ bụghị n’ihi ezi omume gị ka Jehova bụ́ Chineke gị ji enye gị ezi ala a ka ọ bụrụ nke gị; n’ihi na unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+