Diuterọnọmi 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe m gbagooro n’ugwu ịnata mbadamba nkume abụọ ahụ,+ bụ́ mbadamba nkume nke ọgbụgba ndụ unu na Jehova,+ m nọ n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ (erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri,)
9 Mgbe m gbagooro n’ugwu ịnata mbadamba nkume abụọ ahụ,+ bụ́ mbadamba nkume nke ọgbụgba ndụ unu na Jehova,+ m nọ n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị,+ (erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri,)