Diuterọnọmi 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Jehova wee gwa m n’oge ahụ, sị, ‘Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ,+ gbagokwute m n’ugwu, jirikwa osisi rụọrọ onwe gị igbe.+
10 “Jehova wee gwa m n’oge ahụ, sị, ‘Wapụtara onwe gị mbadamba nkume abụọ ndị dị ka ndị mbụ ahụ,+ gbagokwute m n’ugwu, jirikwa osisi rụọrọ onwe gị igbe.+