Diuterọnọmi 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M wee tụgharịa si n’ugwu+ ahụ gbadata ma tinye mbadamba nkume ndị ahụ n’igbe ahụ m rụrụ, ka ha wee dịrị n’ebe ahụ, dị nnọọ ka Jehova nyere m n’iwu.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:5 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 31
5 M wee tụgharịa si n’ugwu+ ahụ gbadata ma tinye mbadamba nkume ndị ahụ n’igbe ahụ m rụrụ, ka ha wee dịrị n’ebe ahụ, dị nnọọ ka Jehova nyere m n’iwu.+