Diuterọnọmi 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:18 Bịaruo Jehova Nso, p. 113-114
18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị.