Diuterọnọmi 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Unu onwe unu ga-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+