Diuterọnọmi 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 m ga-eme ka mmiri zoo n’ala unu n’oge ya,+ ụbịa mmiri na ụla mmiri,+ ị ga-ewebatakwa ọka* gị, mmanya gị dị ụtọ na mmanụ gị.
14 m ga-eme ka mmiri zoo n’ala unu n’oge ya,+ ụbịa mmiri na ụla mmiri,+ ị ga-ewebatakwa ọka* gị, mmanya gị dị ụtọ na mmanụ gị.