Diuterọnọmi 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:1 Ụlọ Nche,9/15/2004, p. 27
14 “Unu bụ ụmụ Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu ebekasịla+ onwe unu ahụ́, unu akpụchapụla+ iku anya* unu n’ihi onye nwụrụ anwụ.