Diuterọnọmi 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu erikwala ihe ọ bụla na-enweghị ntù na akpịrịkpa.+ Ọ bụụrụ unu ihe na-adịghị ọcha.