-
Diuterọnọmi 14:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 ị ga-agbanwezi ya ka ọ bụrụ ego, ị ga-ekechikwa ego ahụ ma jiri ya gaa n’ebe ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ.
-