Diuterọnọmi 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị abụọ, ya ahụ otu n’anya ma kpọ nke ọzọ asị, ma ha abụọ amụọrọ ya ụmụ ndị ikom, ma nwunye ya nke ọ hụrụ n’anya ma nke ọ kpọrọ asị, ọ bụrụkwa na ọ bụ nke ọ kpọrọ asị mụụrụ ya ọkpara,+
15 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị abụọ, ya ahụ otu n’anya ma kpọ nke ọzọ asị, ma ha abụọ amụọrọ ya ụmụ ndị ikom, ma nwunye ya nke ọ hụrụ n’anya ma nke ọ kpọrọ asị, ọ bụrụkwa na ọ bụ nke ọ kpọrọ asị mụụrụ ya ọkpara,+