Diuterọnọmi 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Hụ na i weghachiiri ya ihe ibé ya ozugbo anyanwụ dara,+ ọ ga-eyi uwe ya laba ụra,+ ọ ga-agọzikwa+ gị; ọ ga-abụkwara gị ezi omume n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+
13 Hụ na i weghachiiri ya ihe ibé ya ozugbo anyanwụ dara,+ ọ ga-eyi uwe ya laba ụra,+ ọ ga-agọzikwa+ gị; ọ ga-abụkwara gị ezi omume n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+