Diuterọnọmi 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ọ bụrụ na i wee ihe ubi n’ubi gị, i wee chefuo otu ùkwù ọka* n’ubi,+ agaghachila ibute ya. Ọ ga-adịrị onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ;+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe niile aka gị na-eme.+
19 “Ọ bụrụ na i wee ihe ubi n’ubi gị, i wee chefuo otu ùkwù ọka* n’ubi,+ agaghachila ibute ya. Ọ ga-adịrị onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ;+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe niile aka gị na-eme.+