Diuterọnọmi 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e kwesịrị ka a pịa onye ajọ omume ihe,+ onyeikpe ahụ ga-emekwa ka o dinara ala gbatịa onwe ya, a ga-anọkwa n’ihu ya pịa onye ahụ ọnụ ụtarị ole+ e kwesịrị ịpịa ya n’ihi ihe ọjọọ o mere.
2 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na e kwesịrị ka a pịa onye ajọ omume ihe,+ onyeikpe ahụ ga-emekwa ka o dinara ala gbatịa onwe ya, a ga-anọkwa n’ihu ya pịa onye ahụ ọnụ ụtarị ole+ e kwesịrị ịpịa ya n’ihi ihe ọjọọ o mere.