Diuterọnọmi 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-erukwa na nwa mbụ nwaanyị ahụ ga-amụ ga-aza aha nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ,+ ka e wee ghara ihichapụ aha ya n’Izrel.+
6 Ọ ga-erukwa na nwa mbụ nwaanyị ahụ ga-amụ ga-aza aha nwanne ya nwoke nwụrụ anwụ,+ ka e wee ghara ihichapụ aha ya n’Izrel.+