Diuterọnọmi 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị okenye obodo ya ga-akpọ nwoke ahụ wee gwa ya okwu, ọ ga-eguzokwa wee sị, ‘Enweghị m mmasị ịkpọrọ ya.’+
8 Ndị okenye obodo ya ga-akpọ nwoke ahụ wee gwa ya okwu, ọ ga-eguzokwa wee sị, ‘Enweghị m mmasị ịkpọrọ ya.’+