Diuterọnọmi 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-enwe naanị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi ma zuo ezu. Ọ bụ naanị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ziri ezi ma zuo ezu ka ị ga-enwe, ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:15 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2022, p. 27
15 Ị ga-enwe naanị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi ma zuo ezu. Ọ bụ naanị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ziri ezi ma zuo ezu ka ị ga-enwe, ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.+