Diuterọnọmi 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 otú o si zute gị n’ụzọ wee gbuo ndị niile na-adịghị agasi ike bụ́ ndị nọ n’azụ azụ gị, mgbe ike gwụrụ gị, i wee daa mbà; ọ tụghịkwa egwu Chineke.+
18 otú o si zute gị n’ụzọ wee gbuo ndị niile na-adịghị agasi ike bụ́ ndị nọ n’azụ azụ gị, mgbe ike gwụrụ gị, i wee daa mbà; ọ tụghịkwa egwu Chineke.+