Diuterọnọmi 28:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A ga-egbu ehi gị n’ihu gị—ma ọ dịghị anụ ya ị ga-eri. A ga-apụnara gị ịnyịnya ibu gị n’ihu gị—ma ọ gaghị alọghachikwute gị. A ga-akpụnye ndị iro gị atụrụ gị—ma ị gaghị enwe onye nzọpụta.+
31 A ga-egbu ehi gị n’ihu gị—ma ọ dịghị anụ ya ị ga-eri. A ga-apụnara gị ịnyịnya ibu gị n’ihu gị—ma ọ gaghị alọghachikwute gị. A ga-akpụnye ndị iro gị atụrụ gị—ma ị gaghị enwe onye nzọpụta.+