Diuterọnọmi 28:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jehova ga-eme ka gị+ na eze+ gị nke ị ga-eme ka ọ chịwa gị gaa ná mba ị na-amaghị, bụ́ nke gị onwe gị ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị; n’ebe ahụkwa ka ị ga-efe chi ọzọ ndị e ji osisi na nkume mee.+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:36 Amụma Daniel, p. 71-72
36 Jehova ga-eme ka gị+ na eze+ gị nke ị ga-eme ka ọ chịwa gị gaa ná mba ị na-amaghị, bụ́ nke gị onwe gị ma ọ bụ nna nna gị hà na-amaghị; n’ebe ahụkwa ka ị ga-efe chi ọzọ ndị e ji osisi na nkume mee.+