Diuterọnọmi 28:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 Unu ga-afọdụkwa mmadụ ole na ole,+ n’agbanyeghị na unu adịwo ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị.
62 Unu ga-afọdụkwa mmadụ ole na ole,+ n’agbanyeghị na unu adịwo ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị.