Diuterọnọmi 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha ga-asịkwa, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ+ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha, bụ́ nke ya na ha gbara mgbe ọ kpọpụtara ha n’ala Ijipt.+
25 Ha ga-asịkwa, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ+ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha, bụ́ nke ya na ha gbara mgbe ọ kpọpụtara ha n’ala Ijipt.+