Diuterọnọmi 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ọbụbụ ọnụ a niile mezuo n’isi ndị iro gị nakwa n’isi ndị kpọrọ gị asị, bụ́ ndị kpagburu gị.+
7 Jehova bụ́ Chineke gị ga-emekwa ka ọbụbụ ọnụ a niile mezuo n’isi ndị iro gị nakwa n’isi ndị kpọrọ gị asị, bụ́ ndị kpagburu gị.+