-
Diuterọnọmi 30:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Ọ dịghịkwa n’ofe oké osimiri, nke ga-eme ka ị sị, ‘Ònye ga-agara anyị n’ofe oké osimiri wetara anyị ya, ka o wee mee ka anyị nụ ya wee mee ya?’
-