20 site n’ịhụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya,+ site n’ige ntị n’olu ya na site n’ịrapara ya n’ahụ́;+ n’ihi na ya onwe ya bụ ndụ gị, bụrụkwa ogologo ụbọchị gị,+ ka i wee biri n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna gị hà bụ́ Ebreham, Aịzik na Jekọb iyi inye ha.”+