Diuterọnọmi 32:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+
35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+