Joshụa 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mana wee kwụsị ịda n’echi ya mgbe ha riworo ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala ahụ, mana adaghịkwara ụmụ Izrel ọzọ,+ ha wee malite iri ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala Kenan n’afọ ahụ.+
12 Mana wee kwụsị ịda n’echi ya mgbe ha riworo ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala ahụ, mana adaghịkwara ụmụ Izrel ọzọ,+ ha wee malite iri ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala Kenan n’afọ ahụ.+