Joshụa 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova wee sị Jọshụa: “Yipụ akpụkpọ ụkwụ gị, n’ihi na ebe i guzo dị nsọ.” Jọshụa wee mee otú ahụ ozugbo.+
15 Ọchịagha nke ụsụụ ndị agha Jehova wee sị Jọshụa: “Yipụ akpụkpọ ụkwụ gị, n’ihi na ebe i guzo dị nsọ.” Jọshụa wee mee otú ahụ ozugbo.+